Ndị Rom 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma ebe ọ bụ na ị na-eme isi ike ma jụ ichegharị, ihe a ị na-eme ga-eme ka Chineke wesa gị iwe n’ụbọchị iwe ya nakwa n’ụbọchị ọ ga-eme ka a mata ikpe ya ziri ezi.+
5 Ma ebe ọ bụ na ị na-eme isi ike ma jụ ichegharị, ihe a ị na-eme ga-eme ka Chineke wesa gị iwe n’ụbọchị iwe ya nakwa n’ụbọchị ọ ga-eme ka a mata ikpe ya ziri ezi.+