Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 13:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 N’oge ahụ, e nwere otu nwoke onye Zora+ aha ya bụ Manoa.+ O si n’ezinụlọ ebo Dan.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga. Ọ mụtaghị nwa.+

  • Ndị Ikpe 13:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 Nwaanyị ahụ mechara mụọ nwa nwoke ma gụọ ya Samsịn.+ Nwa ahụ wee na-eto, Jehova nọkwa na-agọzi ya.

  • Ndị Ikpe 15:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 O wee sụọ ha akwụ, gbuo ha otu otu. Mgbe o gbuchara ha, ọ gara nọrọ n’ọgba dị ná nnukwu nkume Itam.

  • Ndị Ikpe 15:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 O wee kpee Izrel ikpe ruo afọ iri abụọ n’oge ndị Filistia na-achị ndị Izrel.+

  • Ndị Ikpe 16:30
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 Samsịn tiri mkpu sị: “Ka m* soro ndị Filistia nwụọ!” O wee jiri ike ya niile kwaa ogidi ndị ahụ aka. Ụlọ ahụ dagidere ndị isi ahụ na ndị niile nọ n’ime ya.+ Ndị o gburu mgbe ọ na-anwụ wee karịa ndị o gburu mgbe ọ nọ ndụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya