Ndị Ikpe 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Samsịn wee sị: “Ka mkpụrụ obi m soro ndị Filistia nwụọ.”+ O wee jiri ike hulata, ụlọ ahụ wee dagide ndị isi ahụ, dagidekwa ndị niile nọ n’ime ya,+ nke mere na ndị o gburu mgbe ọ na-anwụ karịrị ndị o gburu mgbe ọ dị ndụ.+
30 Samsịn wee sị: “Ka mkpụrụ obi m soro ndị Filistia nwụọ.”+ O wee jiri ike hulata, ụlọ ahụ wee dagide ndị isi ahụ, dagidekwa ndị niile nọ n’ime ya,+ nke mere na ndị o gburu mgbe ọ na-anwụ karịrị ndị o gburu mgbe ọ dị ndụ.+