Abụ Ọma 46:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị.+ Chineke Jekọb bụ ebe anyị na-agbaba, aka aghara ịkpa anyị.+ (Sila) Abụ Ọma 91:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-asị Jehova: “Ị bụ ebe mgbaba m na ebe m a rụsiri ike.+ Ị bụ Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.”+
11 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị.+ Chineke Jekọb bụ ebe anyị na-agbaba, aka aghara ịkpa anyị.+ (Sila)
2 M ga-asị Jehova: “Ị bụ ebe mgbaba m na ebe m a rụsiri ike.+ Ị bụ Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.”+