Ọpụpụ 22:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “Akpọla Chineke iyi.*+ Akpọkwala onye na-achị* ndị gị iyi.+ Levitikọs 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Unu ejila aha m aṅụ iyi ụgha,+ si otú ahụ mebie aha Chineke unu. Abụ m Jehova.