Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 4:40
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 40 Unu ga na-edebe iwu ya na ntụziaka ya ndị m na-agwa unu taa, ka ihe wee gaziere unu na ụmụ unu ndị ga-anọchi unu, ka unu wee bitee aka n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu.”+

  • Diuterọnọmi 12:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 “Lezienụ anya ka unu na-erube isi n’ihe a niile m na-enye unu n’iwu, ka ihe wee na-agaziri unu na ụmụ unu ndị ga-anọchi unu maka na unu na-eme ihe dị mma na ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.

  • Ndị Rom 10:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 N’ihi na Mosis dere banyere ihe Iwu ahụ kwuru bụ́ ezi omume, sị: “Onye na-eme ihe ndị a ga-adị ndụ maka na ọ na-eme ha.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya