Ọpụpụ 34:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Wapụtara onwe gị mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ.+ M ga-edekwa okwu ndị dị ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ+ ị kụriri+ ná mbadamba nkume ndị a.
34 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Wapụtara onwe gị mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ.+ M ga-edekwa okwu ndị dị ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ+ ị kụriri+ ná mbadamba nkume ndị a.