24 N’ihi na enyela m ndị Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri ndị Izrel ga na-eweta, nke ha ga na-enye Jehova, ka ọ bụrụ ihe ha ketara. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị eso ndị Izrel keta ala ọ bụla.’”+
18“Ndị nchụàjà bụ́ ndị Livaị na ndị niile si n’ebo Livaị agaghị eketa òkè ma ọ bụ ala n’Izrel. Ha ga na-eri àjà Jehova ndị a na-esu ọkụ, nke bụ́ ihe o ketara.+