Ọrụ Ndịozi 10:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Pita wee sị: “O doola m nnọọ anya na Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu.+ Ndị Rom 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu.+