1 Ndị Eze 8:56 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 “Ka otuto dịrị Jehova, onye mere ka ndị Izrel bụ́ ndị ya biri n’udo otú o kwere ná nkwa.+ O nweghị otu n’ime ọmarịcha nkwa niile o si n’ọnụ Mosis bụ́ ohu ya kwe nke na-emezubeghị.+ 1 Ihe E Mere 23:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Devid sịrị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel emeela ka ndị ya zuru ike.+ Ọ ga-ebikwa na Jeruselem ruo mgbe ebighị ebi.+
56 “Ka otuto dịrị Jehova, onye mere ka ndị Izrel bụ́ ndị ya biri n’udo otú o kwere ná nkwa.+ O nweghị otu n’ime ọmarịcha nkwa niile o si n’ọnụ Mosis bụ́ ohu ya kwe nke na-emezubeghị.+
25 Devid sịrị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel emeela ka ndị ya zuru ike.+ Ọ ga-ebikwa na Jeruselem ruo mgbe ebighị ebi.+