Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 11:1-3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ma, Eze Solomọn hụrụ nwa Fero+ na ọtụtụ ụmụ nwaanyị ndị ọzọ si mba ọzọ n’anya,+ ma ụmụ nwaanyị ndị Moab,+ ma ndị nke Amọn,+ ma ndị nke Ịdọm, ma ndị nke Saịdọn,+ ma ndị nke Het.+ 2 Ha si ná mba ndị ahụ Jehova gwara ndị Izrel gbasara ha, sị: “Unu na ha emekọrịtakwala ihe,* n’ihi na ha ga-arata unu* ka unu fewe chi ha.”+ Ma Solomọn bịara na-akpa ha nnọọ nso, hụkwa ha n’anya. 3 Ọ lụrụ narị ụmụ nwaanyị asaa (700), bụ́ ụmụ ndị eze, nweekwa narị ndị iko atọ (300). Ndị nwunye ya jikwa nwayọọ nwayọọ mee ka obi ya gharazie ịdị n’ife Chineke.

  • Nehemaya 13:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Ọ̀ bụ na ọ bụghị ihe ndị a mere ka Eze Solomọn nke Izrel mehie? E nweghị eze dị ka ya n’ọtụtụ mba.+ Chineke ya hụrụ ya n’anya+ wee mee ya eze Izrel niile. Ma ụmụ nwaanyị ndị mba ọzọ ọ lụrụ mere ka o mehie.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya