Levitikọs 18:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “‘Gị na nwunye nna gị enwela mmekọahụ.+ Ime otú ahụ bụ imenye nna gị ihere.* Levitikọs 20:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nwoke ya na nwunye nna ya nwere mmekọahụ* emenyela nna ya ihere.*+ A ga-egburịrị ha abụọ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi. Diuterọnọmi 27:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “‘Onye ya na nwunye nna ya nwere mmekọahụ, a ga-abụ ya ọnụ, n’ihi na ọ kparịala nna ya.’*+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) 1 Ndị Kọrịnt 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Anụrụ m na e nwere otu nwoke n’ime unu kpọọrọ nwunye nna ya, ya na ya ebiri.+ Ụdị ịkwa iko* a jọgburu onwe ya. Ọ kadị nke ndị mba ọzọ na-akwa njọ.
11 Nwoke ya na nwunye nna ya nwere mmekọahụ* emenyela nna ya ihere.*+ A ga-egburịrị ha abụọ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.
20 “‘Onye ya na nwunye nna ya nwere mmekọahụ, a ga-abụ ya ọnụ, n’ihi na ọ kparịala nna ya.’*+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
5 Anụrụ m na e nwere otu nwoke n’ime unu kpọọrọ nwunye nna ya, ya na ya ebiri.+ Ụdị ịkwa iko* a jọgburu onwe ya. Ọ kadị nke ndị mba ọzọ na-akwa njọ.