Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 23:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 “Ị ga-eweta mkpụrụ kacha mma ná mkpụrụ mbụ kara aka ala gị mepụtara n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+

      “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+

  • Levitikọs 23:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha, ‘Mgbe unu ga-emecha bata n’ala m ga-enye unu ma wee ihe ubi ya, unu ga-ebutere onye nchụàjà otu ùkwù ọka bali si ná mkpụrụ mbụ unu+ wetara n’ubi unu.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 18:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Jehova gwakwara Erọn, sị: “M meela gị onye na-ahụ maka onyinye ndị a na-enye m.+ Enyela m gị na ụmụ gị ndị nwoke ụfọdụ n’ime ihe niile dị nsọ ndị Izrel na-enye n’onyinye ka ha bụrụ òkè a ga na-enye unu mgbe niile.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 18:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 “M na-enye gị+ mmanụ niile kacha mma na mmanya ọhụrụ niile kacha mma nakwa ọka,* bụ́ mkpụrụ mbụ ha,+ ndị ha na-enye Jehova.

  • 2 Ihe E Mere 6:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Ma ahọrọla m Jeruselem+ ka a nọrọ na ya na-eto aha m. Ahọrọkwala m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’+

  • 2 Ihe E Mere 31:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ozugbo ndị Izrel nụrụ ihe a, ha malitere iweta mkpụrụ mbụ si n’ọka ha wetara n’ubi, mmanya ọhụrụ, mmanụ,+ mmanụ aṅụ, na ihe ndị ọzọ niile ha wetara n’ubi.+ Ha wetakwara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile. Ihe niile ha wetara hiri nne.+

  • Ilu 3:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Sọpụrụ Jehova ma nye ya ihe ndị kacha mma i nwere,+

      Ha na mkpụrụ mbụ* nke ihe ọ bụla ị kụrụ n’ubi.*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya