28 “‘Ma, ọ bụrụ na mmadụ esi n’ihe ndị o nwere wepụta ihe ọ bụla iche ka ọ bụrụzie nke Jehova, e nweghị ike ire ihe ahụ ere ma ọ bụ zụrụghachi ya, ma ọ̀ bụ mmadụ ma ọ̀ bụ anụmanụ ma ọ̀ bụ ubi. Ihe ọ bụla e wepụtara iche ka ọ bụrụ nke Jehova bụ ihe kacha nsọ n’anya ya.+