-
Luk 11:42Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
42 Ma unu ndị Farisii ga-ata ahụhụ, n’ihi na unu na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri nke mkpá akwụkwọ mint na mkpá akwụkwọ ruu na nke akwụkwọ ọ bụla ọzọ,+ ma unu na-eleghara ịhụ Chineke n’anya na ikpe ikpe ziri ezi anya. Unu kwesịrị ịna-enye otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ndị ahụ, ma unu ekwesịghị ileghara ihe ndị ka mkpa n’Iwu anya.+
-