Ọpụpụ 40:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Kpọtazie Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+ Ọpụpụ 40:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ị ga-ete ha mmanụ otú i tere nna ha mmanụ,+ ka ha wee bụrụ ndị nchụàjà m. Mmanụ ị ga-ete ha ga-eme ka ha bụrụ ndị nchụàjà ga na-ejere m ozi mgbe niile n’ọgbọ ha niile.”+
12 “Kpọtazie Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+
15 Ị ga-ete ha mmanụ otú i tere nna ha mmanụ,+ ka ha wee bụrụ ndị nchụàjà m. Mmanụ ị ga-ete ha ga-eme ka ha bụrụ ndị nchụàjà ga na-ejere m ozi mgbe niile n’ọgbọ ha niile.”+