Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nehemaya 10:38, 39
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 38 Onye nchụàjà, bụ́ nwa Erọn, na ndị Livaị ga-anọ mgbe ndị Livaị ga-anata otu ụzọ n’ụzọ iri. Ndị Livaị ga-ewepụtakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ụzọ n’ụzọ iri ha natara+ ma weta ha n’ụlọ Chineke anyị, n’ọnụ ụlọ ndị a na-akwasa ihe.* 39 N’ihi na ọ bụ n’ọnụ ụlọ ndị a na-akwasa ihe* ka ndị Izrel na ndị Livaị ga-eweta onyinye+ ọka,* mmanya ọhụrụ, na mmanụ.+ Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka arịa ndị e ji arụ ọrụ n’ebe nsọ dị, bụrụkwa ebe ndị nchụàjà ndị na-eje ozi, ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá, na ndị na-abụ abụ na-anọ. Anyị agaghị eleghara ụlọ Chineke anyị anya.+

  • Malakaị 3:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Webatanụ otu ụzọ n’ụzọ iri niile n’ụlọ nsọ m,*+ ka nri wee dịrị n’ụlọ nsọ m.+ Biko, nwaleenụ m n’ihe a, ka unu hụ ma ọ̀ bụ na mụ agaghị emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe+ ma wụsa unu ngọzi ruo mgbe ihe ọ bụla na-agaghị akọ unu.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya