21 “Lee, enyela m ụmụ Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ọ bụla+ ndị Izrel rụtara* ka ọ bụrụ ihe ha ketara maka ozi ha na-eje, ya bụ, ozi ha na-eje n’ụlọikwuu nzute.
26 “Gwa ndị Livaị, sị, ‘Unu ga-anara ndị Izrel otu ụzọ n’ụzọ iri m si n’aka ha nye unu ka ọ bụrụ ihe unu ketara.+ Unu ga-esikwa n’otu ụzọ n’ụzọ iri ahụ nye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri.+