Jenesis 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ka Chineke bụ́ Onye Kasị Elu bụrụkwa onye a gọziri agọzi,+Bụ́ onye nyefere ndị na-emegbu gị n’aka gị!”+ Ebram wee nye ya otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:20 Ụlọ Nche,7/1/1990, p. 19-20
20 Ka Chineke bụ́ Onye Kasị Elu bụrụkwa onye a gọziri agọzi,+Bụ́ onye nyefere ndị na-emegbu gị n’aka gị!”+ Ebram wee nye ya otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile.+