Ọpụpụ 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị Izrel wee na-amụ ụmụ, malitekwa ịdị ọtụtụ. Ha nọkwa na-amụba n’ike n’ike ma na-esikwu nnọọ ike, nke mere na ha juru ebe niile n’ala ahụ.+ Diuterọnọmi 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Nna nna unu hà kpọ mmadụ* iri asaa gaa Ijipt,+ ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke unu emeela ka unu dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+ Abụ Ọma 105:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Chineke mere ka ndị ya mụọ ọtụtụ ụmụ.+ O mere ka ha dị ike karịa ndị iro ha.+
7 Ndị Izrel wee na-amụ ụmụ, malitekwa ịdị ọtụtụ. Ha nọkwa na-amụba n’ike n’ike ma na-esikwu nnọọ ike, nke mere na ha juru ebe niile n’ala ahụ.+
22 Nna nna unu hà kpọ mmadụ* iri asaa gaa Ijipt,+ ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke unu emeela ka unu dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+