Emọs 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 ‘Emere m ka ihe unu kụrụ kpọnwụọ, maakwa ebu.+ Unu mere ka ubi vaịn unu na ubi unu ndị ọzọ dị ọtụtụ,Ma igurube ripịara osisi fig unu na osisi oliv unu.+ Ma unu alọghachikwuteghị m.’+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.
9 ‘Emere m ka ihe unu kụrụ kpọnwụọ, maakwa ebu.+ Unu mere ka ubi vaịn unu na ubi unu ndị ọzọ dị ọtụtụ,Ma igurube ripịara osisi fig unu na osisi oliv unu.+ Ma unu alọghachikwuteghị m.’+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.