Diuterọnọmi 28:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova ga-eme ka unu rịawa ụkwara nta, oké ahụ́ ọkụ,+ ahụ́ ọzịza, na oké okpomọkụ. Ọ ga-eme ka a lụso unu agha,+ meekwa ka ihe unu kụrụ kpọnwụọ nakwa ka ha maa ebù.+ Ihe ndị a ga-emegide unu ruo mgbe unu ga-anwụcha.
22 Jehova ga-eme ka unu rịawa ụkwara nta, oké ahụ́ ọkụ,+ ahụ́ ọzịza, na oké okpomọkụ. Ọ ga-eme ka a lụso unu agha,+ meekwa ka ihe unu kụrụ kpọnwụọ nakwa ka ha maa ebù.+ Ihe ndị a ga-emegide unu ruo mgbe unu ga-anwụcha.