Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ ịhụnanya Jehova mere* na anyị anwụchabeghị,+N’ihi na ebere ya anaghị agwụ agwụ.+