Joshụa 14:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Aha Hebrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba bụ nnukwu mmadụ n’ime ndị Anakim). A lụghịkwa agha n’obodo ahụ ọzọ.+ Joshụa 21:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Jehova mekwara ka ha zuru ike n’ebe ọ bụla ha nọ, otú ọ ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na ọ ga-eme.+ O nweghịkwa onye iro ha ọ bụla ha na-emerighị.+ Jehova nyefere ndị iro ha niile n’aka ha.+ Joshụa 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ọtụtụ afọ gachara, mgbe Jehova mere ka ndị Izrel zuoro ndị iro niile gbara ha gburugburu ike,+ mgbe Joshụa merela agadi, kaa ezigbo nká,+
15 Aha Hebrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba bụ nnukwu mmadụ n’ime ndị Anakim). A lụghịkwa agha n’obodo ahụ ọzọ.+
44 Jehova mekwara ka ha zuru ike n’ebe ọ bụla ha nọ, otú ọ ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na ọ ga-eme.+ O nweghịkwa onye iro ha ọ bụla ha na-emerighị.+ Jehova nyefere ndị iro ha niile n’aka ha.+
23 Mgbe ọtụtụ afọ gachara, mgbe Jehova mere ka ndị Izrel zuoro ndị iro niile gbara ha gburugburu ike,+ mgbe Joshụa merela agadi, kaa ezigbo nká,+