6 M ga-eme ka udo dịrị n’ala unu.+ E nweghị onye ga-eme ka unu tụọ egwu mgbe unu na-ehi ụra.+ M ga-eme ka a ghara inwe ajọ anụ ọhịa ọ bụla n’ala unu. E nweghịkwa onye ga-alụso unu agha* n’ala unu.
23 Joshụa wee weghara ala ahụ niile otú Jehova kwere Mosis ná nkwa.+ Joshụa nyekwara ya ndị Izrel ka ọ bụrụ ihe ha ketara. O kenyere ebo ọ bụla nke ruuru ya.+ A lụghịkwa agha n’obodo ahụ ọzọ.+