-
Ọnụ Ọgụgụ 26:62, 63Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
62 Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ malite n’ụmụ nwoke niile ndị dị otu ọnwa gbagowe dị puku iri abụọ na puku atọ (23,000).+ E debaghị aha ha n’akwụkwọ mgbe e debara aha ndị Izrel ndị ọzọ+ maka na a gaghị ekenye ha ala otú a ga-ekenye ndị Izrel ndị ọzọ.+
63 Ọ bụ ndị a ka Mosis na Elieza onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ mgbe ha na-edeba aha ndị Izrel n’akwụkwọ n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.
-