Joshụa 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ala Tapua+ ghọziri nke Manase. Ma, ọ bụ ụmụ Ifrem nwe obodo Tapua nke dị n’ókè ala Manase.