Joshụa 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O sikwa na Tapua+ gara ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, ruokwa na Ndagwurugwu Kena ma kwụsị n’oké osimiri.+ Ala a ka ebo Ifrem ketara, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
8 O sikwa na Tapua+ gara ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, ruokwa na Ndagwurugwu Kena ma kwụsị n’oké osimiri.+ Ala a ka ebo Ifrem ketara, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.