Joshụa 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Malite na Tapua,+ ókè ya gawara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo na ndagwurugwu Kena,+ ebe o jedebere wee bụrụ n’oké osimiri.+ Nke a bụ ihe nketa nke ebo ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
8 Malite na Tapua,+ ókè ya gawara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo na ndagwurugwu Kena,+ ebe o jedebere wee bụrụ n’oké osimiri.+ Nke a bụ ihe nketa nke ebo ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.