Ọnụ Ọgụgụ 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Osimiri Ukwu na ikpere mmiri ya ga-abụrụ unu ókè+ n’ebe ọdịda anyanwụ. Nke a ga-abụ ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ. Joshụa 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ gbadakwara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet ruo n’ókè Bet-horọn+ Ndịda na Giza,+ ebe o jedebere bụ n’oké osimiri.+
6 “‘Osimiri Ukwu na ikpere mmiri ya ga-abụrụ unu ókè+ n’ebe ọdịda anyanwụ. Nke a ga-abụ ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ.
3 ọ gbadakwara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet ruo n’ókè Bet-horọn+ Ndịda na Giza,+ ebe o jedebere bụ n’oké osimiri.+