Joshụa 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O sikwa ebe ahụ gara ruo n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet, ruokwa n’ókè Bet-horọn Ndịda+ na Giza.+ Ọ kwụsịrị n’oké osimiri.
3 O sikwa ebe ahụ gara ruo n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet, ruokwa n’ókè Bet-horọn Ndịda+ na Giza.+ Ọ kwụsịrị n’oké osimiri.