Joshụa 18:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe e fere nza nke mbụ, ọ dabaara ebo Benjamin, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. E kenyekwara ha ala dị n’agbata ala ụmụ Juda+ na ala ụmụ Josef.+ Joshụa 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O sikwa ebe ahụ ruo Lọz, ná mkpọda nke dị n’ebe ndịda Lọz, ya bụ, Betel.+ O rukwara Atarọt-ada+ n’elu ugwu nke dị n’ebe ndịda nke Bet-horọn Ndịda.+ 1 Ihe E Mere 7:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Nwa ya nwaanyị bụ Shiera. Ọ bụ ya rụrụ Bet-horọn Ndịda+ na nke Mgbago,+ rụọkwa Ọzen-shiera.
11 Mgbe e fere nza nke mbụ, ọ dabaara ebo Benjamin, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. E kenyekwara ha ala dị n’agbata ala ụmụ Juda+ na ala ụmụ Josef.+
13 O sikwa ebe ahụ ruo Lọz, ná mkpọda nke dị n’ebe ndịda Lọz, ya bụ, Betel.+ O rukwara Atarọt-ada+ n’elu ugwu nke dị n’ebe ndịda nke Bet-horọn Ndịda.+