Joshụa 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ala ụmụ Josef+ ketara mgbe e fere nza+ bidoro n’Osimiri Jọdan, nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko, ruokwa n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ala Betel bụ́ ugwu ugwu.+ Joshụa 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụmụ Josef,+ bụ́ Manase na Ifrem, wee nweta ala ha.+
16 Ala ụmụ Josef+ ketara mgbe e fere nza+ bidoro n’Osimiri Jọdan, nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko, ruokwa n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ala Betel bụ́ ugwu ugwu.+