Joshụa 15:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Obodo ndị dị na nsọtụ ebo Juda, n’ebe dị nso n’ókè ha na Ịdọm,+ n’ebe ndịda, bụ Kabzil, Ịda, Jegọ, Joshụa 15:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ziklag,+ Madmana, Sansana, 1 Samuel 27:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ekish wee nye ya Ziklag+ n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ ya mere o ji bụrụ ndị eze Juda nwe Ziklag ruo taa.
21 Obodo ndị dị na nsọtụ ebo Juda, n’ebe dị nso n’ókè ha na Ịdọm,+ n’ebe ndịda, bụ Kabzil, Ịda, Jegọ,