Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joshụa 19:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Mgbe e fere nza nke abụọ,+ ọ dabaara Simiọn, ya bụ, ebo Simiọn,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ala ha ketara dị n’ala Juda ketara.+

  • Joshụa 19:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ziklag,+ Bet-makabọt, Heza-susa,

  • 1 Samuel 30:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 Mgbe Devid na ndị so ya na-alọrutela Ziklag+ n’ụbọchị nke atọ, ndị Amalek+ agaala lụso ebe ndịda* nakwa Ziklag agha ma gbaa Ziklag ọkụ.

  • 2 Samuel 1:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 1 Mgbe Sọl nwụchara, Devid nọrọ ụbọchị abụọ na Ziklag+ mgbe o merichara* ndị Amalek lọta.

  • 1 Ihe E Mere 12:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 E nwere ndị bịakwutere Devid na Ziklag+ mgbe ọ na-ezogharị n’ihi Sọl+ nwa Kish. Ha so ná ndị bụ́ dike n’agha. Ha na-esokwa ya aga agha.+

  • 1 Ihe E Mere 12:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Mgbe ọ gara Ziklag,+ ndị si n’ebo Manase gbakwuru ya bụ: Adna, Jozabad, Jedayel, Maịkel, Jozabad, Elaịhu, na Ziletaị. Ha bụ ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha n’ebo Manase.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya