Joshụa 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+ Joshụa 21:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Helkat+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Rihọb+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo anọ.
8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+
31 Helkat+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Rihọb+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo anọ.