Joshụa 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ndị nchụàjà ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala nkịtị+ n’etiti Osimiri Jọdan, ndị Izrel niile nọ na-aga n’ala nkịtị+ ruo mgbe ha niile gafechara Osimiri Jọdan. Abụ Ọma 66:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O mere ka oké osimiri bụrụ ala nkịtị.+ Ha ji ụkwụ gafee osimiri.+ Anyị ṅụrịrị ọṅụ n’ebe ahụ n’ihi ihe o meere anyị.+
17 Mgbe ndị nchụàjà ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala nkịtị+ n’etiti Osimiri Jọdan, ndị Izrel niile nọ na-aga n’ala nkịtị+ ruo mgbe ha niile gafechara Osimiri Jọdan.
6 O mere ka oké osimiri bụrụ ala nkịtị.+ Ha ji ụkwụ gafee osimiri.+ Anyị ṅụrịrị ọṅụ n’ebe ahụ n’ihi ihe o meere anyị.+