-
Ndị Ikpe 6:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 O zipụrụ ndị ozi ka ha gaa kpọọ ndị niile ọzọ si n’ebo Manase, ha zukọtakwara n’ebe ọ nọ ka ha nyere ya aka. O zipụkwara ndị ozi ka ha gaa Asha, Zebulọn, na Naftalaị, ha wee bịa izute ya.
-