Ndị Ikpe 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova wee sị Gidiọn: “Ndị gị na ha so karịrị akarị mụ inyefe ndị Midian n’aka ha.+ Ọ bụrụ na ha adị ọtụtụ otú a, Izrel nwere ike ịnyara m isi, sị, ‘Ọ bụ m zọpụtara onwe m.’+
2 Jehova wee sị Gidiọn: “Ndị gị na ha so karịrị akarị mụ inyefe ndị Midian n’aka ha.+ Ọ bụrụ na ha adị ọtụtụ otú a, Izrel nwere ike ịnyara m isi, sị, ‘Ọ bụ m zọpụtara onwe m.’+