-
Ndị Ikpe 9:49Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
49 Ha niile wee gbutechaa otu alaka osisi ma soro Abimelek. Ha wee tụkwasị alaka osisi ndị ahụ n’ebe ahụ a rụsiri ike ma gbaa ebe ahụ a rụsiri ike ọkụ. Ndị niile bi n’ụlọ elu dị na Shikem wee nwụọ. Ha dị ihe dị ka otu puku (1,000) mmadụ, ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.
-