Diuterọnọmi 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Jeya+ nwa Manase weere ógbè Agọb niile+ ruo n’ókè ndị Geshọ na ndị Meaka.+ Ọ kpọkwara ime ime obodo ndị dị na Beshan aha ya, ya bụ, Havọt-jeya.*+ Ha na-aza aha ahụ ruo taa.
14 “Jeya+ nwa Manase weere ógbè Agọb niile+ ruo n’ókè ndị Geshọ na ndị Meaka.+ Ọ kpọkwara ime ime obodo ndị dị na Beshan aha ya, ya bụ, Havọt-jeya.*+ Ha na-aza aha ahụ ruo taa.