-
Ndị Ikpe 11:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Nwunye Gilied mụtakwaara ya ụmụ nwoke ndị ọzọ. Mgbe ụmụ nwoke ndị nwunye ya mụrụ toro, ha chụpụrụ Jefta, sị ya: “Ị gaghị eketa ihe ọ bụla n’ezinụlọ nna anyị n’ihi na ọ bụ nwaanyị ọzọ mụrụ gị.”
-