Ndị Ikpe 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ka oge na-aga, ndị Amọn+ kpọkọtara ndị agha ha, ha wee maa ụlọikwuu na Gilied. Ndị Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu na Mizpa. Ndị Ikpe 11:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 N’ikpeazụ, Jefta lọtara n’ụlọ ya dị na Mizpa.+ Ma lee, ada ya kụụrụ obere ịgbà, gbara egwú na-apụta izute ya. Ọ bụ ya bụ naanị nwa o nwere. E wepụ ya, o nweghị nwa nwoke ma ọ bụ nwa nwaanyị ọzọ.
17 Ka oge na-aga, ndị Amọn+ kpọkọtara ndị agha ha, ha wee maa ụlọikwuu na Gilied. Ndị Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu na Mizpa.
34 N’ikpeazụ, Jefta lọtara n’ụlọ ya dị na Mizpa.+ Ma lee, ada ya kụụrụ obere ịgbà, gbara egwú na-apụta izute ya. Ọ bụ ya bụ naanị nwa o nwere. E wepụ ya, o nweghị nwa nwoke ma ọ bụ nwa nwaanyị ọzọ.