-
Ọnụ Ọgụgụ 21:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn, eze ndị Amọraịt. Ọ bụ ya lụsoro eze Moab agha ma nara ya ala ya niile ruo Anọn.