Ọnụ Ọgụgụ 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn.+ Ọ bụ ya bụ eze ndị Amọraịt,+ ọ bụkwa ya busoro eze Moab agha n’oge gara aga wee nara ya ala ya niile ruo Anọn.+
26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn.+ Ọ bụ ya bụ eze ndị Amọraịt,+ ọ bụkwa ya busoro eze Moab agha n’oge gara aga wee nara ya ala ya niile ruo Anọn.+