Levitikọs 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Unu ejila aha m aṅụ iyi ụgha,+ si otú ahụ mebie aha Chineke unu. Abụ m Jehova. Ndị Ikpe 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “E nweghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye nwoke ọ bụla si n’ebo Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ lụwa.”+
21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “E nweghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye nwoke ọ bụla si n’ebo Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ lụwa.”+