Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 24:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Mosis wee bịa kọọrọ ndị Izrel ihe niile Jehova kwuru na ihe niile o kpebiri.+ Mmadụ niile wee jiri otu olu zaa, sị: “Anyị ga-eme ihe niile Jehova kwuru.”+

  • Ọpụpụ 24:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Mosis wee buru ọbara ahụ fesa ha+ ma sị: “Ihe a bụ ọbara ọgbụgba ndụ unu na Jehova gbara. Ihe ndị ha na ọgbụgba ndụ a so bụ ihe niile a unu nụrụ.”+

  • Ọpụpụ 34:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Jehova gwakwara Mosis, sị: “Ị ga-ede okwu ndị a ede,+ n’ihi na mụ na gị na ndị Izrel ga-agbakwasị ụkwụ n’ihe ndị a m kwuru gbaa ndụ.”+

  • Diuterọnọmi 29:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Ihe ndị a bụ okwu Jehova nyere Mosis n’iwu ka ọ gwa ndị Izrel mgbe ya na ha gbara ndụ na Moab, ma e wepụ ọgbụgba ndụ ya na ha gbara na Horeb.+

  • Joshụa 23:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ọ bụrụ na unu emebie ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu gwara unu ka unu ghara imebi, ọ bụrụkwa na unu agaa fee chi ọzọ dị iche iche ma kpọọrọ ha isiala, Jehova ga-ewesa unu ezigbo iwe.+ Unu ga-alakwa n’iyi ngwa ngwa n’ọmarịcha ala a o nyere unu.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya