1 Samuel 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova wee tawa ndị Ashdọd ahụhụ, mesiekwa ha ike. O mere ka ọkpụ ikè nyewe ndị bi n’Ashdọd nakwa ndị bi n’obodo ndị dị ya nso nsogbu.+ 1 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ha bugara ya ebe ahụ, Jehova tawara obodo ahụ ahụhụ, ezigbo ụjọ ejide ha. O mekwara ka ọkpụ ikè nyewe ndị obodo ahụ nsogbu, ma onye ukwu ma onye nta.+
6 Jehova wee tawa ndị Ashdọd ahụhụ, mesiekwa ha ike. O mere ka ọkpụ ikè nyewe ndị bi n’Ashdọd nakwa ndị bi n’obodo ndị dị ya nso nsogbu.+
9 Mgbe ha bugara ya ebe ahụ, Jehova tawara obodo ahụ ahụhụ, ezigbo ụjọ ejide ha. O mekwara ka ọkpụ ikè nyewe ndị obodo ahụ nsogbu, ma onye ukwu ma onye nta.+