Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 8:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 chetanụ na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ike unu ji akpata akụ̀,+ ka o wee mezuo ọgbụgba ndụ ya na nna nna unu hà gbara, otú ọ na-eme taa.+

  • Diuterọnọmi 28:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Jehova ga-emepere unu eluigwe ya otú mmadụ si emepe ebe ọ kwasara ezigbo ihe ma mee ka mmiri zoo n’ala unu n’oge ya,+ gọziekwa ihe niile unu na-eme. Unu ga-agbazinye ọtụtụ mba ihe, ma e nweghị ihe ga-eme ka unu gbaziri ihe.+

  • 2 Ihe E Mere 1:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Chineke wee sị Solomọn: “Ebe ọ bụ ihe a bụ mkpa gị, ebe ọ bụkwa na ị rịọghị ka m nye gị akụnụba, meekwa ka a na-asọpụrụ gị, ị rịọghịkwa ka ndị kpọrọ gị asị nwụọ ma ọ bụkwanụ ka m nye gị ogologo ndụ, kama ị rịọrọ ka m nye gị amamihe, ka m meekwa ka ị mata otú ị ga-esi na-ekpe ndị m m mere gị eze ha ikpe,+ 12 m ga-enye gị amamihe, meekwa ka ị mara ihe. M ga-enyekwa gị akụnụba, meekwa ka a na-asọpụrụ gị. O nweghị eze bu gị ụzọ chịa ma ọ bụkwanụ nke ga-achị ma ị chịchaa ga-ahụ azụ gị anya n’ihe ndị a m ga-enye gị.”+

  • Job 42:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Jehova gọziri ngwụcha ndụ Job karịa mmalite ya.+ Job wee nwee puku atụrụ iri na anọ (14,000), puku kamel isii (6,000), puku ehi abụọ (2,000),* na otu puku (1,000) nne jakị.+

  • Ilu 10:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+

      E nweghịkwa nsogbu* ya na ya na-eso.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya