Abụ Ọma 33:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 E nweghị eze a ga-azọpụta maka na o nwere ọtụtụ ndị agha.+ Nnukwu ike dike nwere agaghị azọpụta ya.+ Zekaraya 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ sịziri m: “Jehova gwara Zerubabel, sị: ‘“Ọ bụghị ìgwè ndị agha ga-eme ihe ndị a, ọ bụghịkwa ike mmadụ,+ kama ọ bụ mmụọ m+ ga-eme ha.” Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
16 E nweghị eze a ga-azọpụta maka na o nwere ọtụtụ ndị agha.+ Nnukwu ike dike nwere agaghị azọpụta ya.+
6 Ọ sịziri m: “Jehova gwara Zerubabel, sị: ‘“Ọ bụghị ìgwè ndị agha ga-eme ihe ndị a, ọ bụghịkwa ike mmadụ,+ kama ọ bụ mmụọ m+ ga-eme ha.” Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.